Gaa na ọdịnaya

Eliza Myrie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

e

Eliza Myries,
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereEliza Dezie
Aha ezinụlọ yaMyrie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1981 Dezie
Ebe ọmụmụNú Yọk Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ahu maka ihe nkiri, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
Ebe agụmakwụkwọWilliams College, Northwestern University, Skowhegan School of Painting and Sculpture Dezie
Ebe obibiChicago Dezie
Webụsaịtịhttp://www.elizabmyrie.com/ Dezie

Eliza Myrie bụ ónyé na-ese ihe nkírí nke bi ma na-arụ ọrụ na Chicago, IL.[1] Myrie na-arụ ọrụ na mgbasa ozi dịgasị iche iche gụnyere ihe ọkpụkpụ, nka ntinye aka, nka ọha, na óbíbí akwụkwọ.[1][2][3][4]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

Nna Myrie bụ onye na-atụ nkume.[5] Myrie nwetara MFA ya na Mahadum Northwestern na BA ya na Williams College.[6] Myrie bụ ónyé sonyere na The Skowhegan School na The Whitney Independent Study Program.[1]

Ọrụ nka

[dezie | dezie ebe o si]

Myrie guzobere Black Artists Retreat (2013-2016) na Theaster Gates, nke Rebuild Foundation kwadoro, nke kpọkọtara otu ndị na-ese ihe nkírí ojii n'èzí ụlọ ọrụ nka ọdịnala.[7] N'oge oyi 2016, e nyere Myrie MacDowell fellowships.[8] N'afọ 2017/2018, Myrie nwèrè Equal Justice Residency/Fellowship na Santa Fe Art Institute.[6] Myrie bụ ónyé njikwa Wiki Project na Black Lunch Table.[9]

Ịkụzi Ihe

[dezie | dezie ebe o si]

Myrie akụziwo na School of the Art Institute of Chicago na Williams College.[6]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 "eliza myrie". Chicago Artists Coalition (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2020-07-15. Retrieved 2020-07-12.
  2. "Eliza Myrie". Artadia. Retrieved 2020-07-12.
  3. "Tie Up: Eliza Myrie & Yasmin Spiro in Conversation". Retrieved 2020-07-12.
  4. "Eliza Myrie". ArtSlant. Archived from the original on 2019-07-12. Retrieved 2020-07-12.
  5. Myrie, Eliza. "Building a Wall Through My Father". 3Arts: 3AP – MAKE ART WORK (in Bekee). Retrieved 2020-07-12.
  6. 1 2 3 "Eliza Myrie". Santa Fe Art Institute (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-07-12.
  7. Simchak, Courtney. "Visual Arts: Eliza Myrie | Newfound" (in Bekee ndị America). Retrieved 2020-07-12.
  8. "eliza myrie - Artist". MacDowell (in Bekee).
  9. Valentine, Jina (19 September 2019). "The myth of the comprehensive historical archive". Wikipedia @ 20 (in Bekee).