Elizabeth Balogun
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Elizabeth |
aha ezinụlọ ya | Balogun |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Septemba 2000 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ebe agụmakwụkwọ | University of Louisville |
onye nsonye òtù egwuregwu | Louisville Cardinals women's basketball |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | basketball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament, basketball at the 2024 Summer Olympics – women's tournament |
otu egwuregwu | NCAA Division I women's basketball |
'Mkpúrù èdè íke'Elizabeth Balogun bụ onye egwuregwu basketball nke Naijiria.[1] Ọ na-agba bọọlụ kọleji maka Louisville Cardinals Women's Team[2][3] na ndị otu mba Naịjirịa.[4]
Agumakwụkwọ sekọndrị
[dezie | dezie ebe o si]Balogun kwagara Hamilton Heights High SchoolTennessee na klas asatọ ya na Lagos, Nigeria.[5][6] O nwetara akara 15.1, 4.6 rebounds, 2.7 blocks na 2.1 assists.[7] O mere ALL-USA Girls Basketball First Team na njedebe nke ịnọ na Highschool.[8]
Ọrụ kọleji
[dezie | dezie ebe o si]Balogun malitere dị ka onye ọhụrụ na Georgia Tech[9] na 2018, Ọ hapụrụ ndị otu ahụ maka Louisville Cardinals mgbe a kpọrọ ya 2018-19 ACC freshman nke afọ ebe ọ nwetara akara 14.64 kwa egwuregwu na oge ọhụrụ ya.[10][11] N'afọ nke abụọ ya na Louisville, ndị nkuzi na Blue Ribbon Panel kpọrọ ya preseason All-ACC ma kpọkwa ya aha na Citizen Naismith Watch List.[11]
Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwanyị Naịjirịa
[dezie | dezie ebe o si]A kpọrọ Balogun ka ọ nọchite anya D'Tigress ma sonye na asọmpi 2019 pre Olympic Qualifying na Mozambique mana Louisville ewepụtaghị aha ya.[12][13] A kpọkwara ya isonye na Tokyo 2020 Olympic Qualifiers na Belgrade .[14][15][16]
Ndụ ya
[dezie | dezie ebe o si]Balogun bụ nwa nke abụọ n'ime ụmụ atọ, nwanne ya nwoke nke kachasị bụrụ okenye, Ezekiel, na-egwu egwu na The Citadel na South Carolina. Nwanne ya nwanyị nke nta, Ruth, na-egwu egwu na Hamilton Heights. Nne ya bụ Justina na-abịa n'oge mgbe nna ya bụ Mark bi na Naịjirịa ebe ọ bụ onye nkuzi basketball na onye uwe ojii.[17][7]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Elizabeth BALOGUN at the FIBA Women's Afrobasket 2019. FIBA.basketball.
- ↑ Louisville's Elizabeth Balogun carving her own path with Cardinals. ESPN.com (November 26, 2019).
- ↑ Louisville named women's basketball team of the week after Paradise Jam dominance | NCAA.com. www.ncaa.com.
- ↑ FIBA.basketball (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2021-12-26.
- ↑ elizabeth-balogun. ESPN.com.
- ↑ Player Bios | Hamilton Heights Basketball. hamiltonheightssports.com.
- ↑ 7.0 7.1 Recruit's road nearly ended at 'smile mile'. ESPN.com (February 22, 2017).
- ↑ ALL-USA Girls Basketball First Team: Elizabeth Balogun, Hamilton Heights Christian (April 10, 2018).
- ↑ Elizabeth Balogun. Georgia Tech Yellow Jackets (July 11, 2018).
- ↑ Lerner. Louisville transfers Elizabeth Balogun and Liz Dixon, bonded.... The Athletic.
- ↑ 11.0 11.1 Elizabeth Balogun - Women's Basketball. University of Louisville Athletics.
- ↑ Nigerian basketball team regroups in Maputo - Xinhua | English.news.cn. www.xinhuanet.com.
- ↑ Ezekute (November 4, 2019). Otis Names Atosu, Akhator, Kalu In D'Tigress' Squad For Pre-Olympics.
- ↑ Hughley names 14 players as D'Tigress camp opens February (December 16, 2019). Archived from the original on November 29, 2020. Retrieved on May 19, 2022.
- ↑ Nigeria reveals shortlist for Olympic Qualifying Tournament in Belgrade. FIBA.basketball.
- ↑ Nigeria - FIBA Women’s Olympic Qualifying Tournaments Belgrade, Serbia 2020 - FIBA.basketball.
- ↑ Road to Tokyo 2020: 14 players to hit D'Tigress camp (January 12, 2020).