Elizabeth Sneddon
Elizabeth Sneddon | |
---|---|
Born | |
Died | 24 Novemba 2005 | (aged 98)
Education | Durban Girls' College |
Alma mater | |
Occupation | Drama teacher and academic |
Elizabeth Sneddon (1907-) bụ onye nkuzi okwu na ihe nkiri nke Ndida Afrika, onye nduzi ihe nkiri na agụmakwụkwọ.[1]
Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Sneddon gara Durban Girls' College, tupu ya enweta nzere MA Honours na Bekee na Mahadum Glasgow, soro ya nweta nzere ọzụzụ ndị nkuzi na Mahadim London. Ọ gakwara Royal Academy of Music ebe ọ nwetara akwụkwọ ikike.[2]
Ọrụ na nkuzi okwu na ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]A họpụtara Sneddon dị ka onye nkuzi Bekee dị elu na Ụlọ akwụkwọ St Cyprian cape town
Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Mba Unaited, ọ laghachiri Durban wee mepee ụlọ ọrụ okwu na ihe nkiri. Mabel Palmer, nke Mahadum Natal kpọrọ Sneddon ka ọ nye ụmụ akwụkwọ ojii debanyere aha na Mahadum Ndida Afrika ndị a chụpụrụ na mahadum ndị ọcha.[2] Mahadum nke Durban-Westville malitere na ọrụ a. Sneddon guzobere ma ghọọ onye isi nke ngalaba nke Okwu na Ihe nkiri na Mahadum Natal. Sneddon nyekwara aka n'inwe ihe nkiri a nabatara dị ka ihe nyocha na ọkwa ụlọ akwụkwọ sekọndrị n'ụlọ akwụkwọ ndida Afrika. [2][2]
Ihe Nketa
[dezie | dezie ebe o si]A gụrụ ụlọ ihe nkiri Elizabeth Sneddon na ogige nke Mahadum KwaZulu-Natal aha iji sọpụrụ ya na otu narị iri asatọ na otu. [1] [3]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]- Sneddon (2001). Speech Training for You!. Kendall/Hunt. ISBN 978-0-7872-8202-8.
Ebe mụ si dee
[dezie | dezie ebe o si]
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Elizabeth Sneddon Theatre, na campus nke Mahadum KwaZulu-NatalMahadum nke KwaZulu-Natal Nchịkọta ikike