Elleston Wakeland Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Elleston Wakeland Stadium
ama-egwuregwu
mba/obodoJamaikạ Dezie
nhazi ọnọdụ18°29′15″N 77°39′38″W Dezie
Map

Ọgbọ egwuregwu Elleston Wakeland bụ ama egwuregwu ọtụtụ mmadụ na Falmouth, Jamaica. A na-eji ya eme ihe ugbu a maka egwuregwu bọọlụ. Ọ na-eje ozi dị ka ebe obibi nke Village United FC & Falmouth united. Ama egwuregwu ahụ nwere mmadụ 3,000