Elodie Nakkach

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Elodie Nakkach
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance, Morocco Dezie
obodo maka egwuregwuMorocco, France Dezie
Aha enyereÉlodie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Jenụwarị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụLimoges Dezie
Asụsụ obodoFrench language Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language, Berber languages Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
webụsaịtịhttps://elodie-nakkach.com/ Dezie
Elodie Nakkach

Nahla Élodie Nakkach (amụrụ na 20 Jenụwarị 1995), nke a maara dị ka Élodie Nakwach (Arabic), bụ onye na agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na eme egwuregwu n'etiti maka klọb Njikọ ndị inyom swiss Servette. A mụrụ ya na France, ọ na anọchite anya Morocco na mba ụwa.

Ọrụ mba ụwa01[dezie | dezie ebe o si]

Nakkach meriri Morocco na ọkwa dị elu n'oge 28 Iso ntozu Iko Ụmụ nwanyị Afrika (agba nke mbụ).[1]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]