Elvania Nimbona

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Elvania Nimbona
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
obodo maka egwuregwuBurundi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Maachị 1998 Dezie
Ọrụ ọ na-arụlong-distance runner Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpilong-distance running Dezie
so na2019 IAAF World Cross Country Championships – senior women's race, 2019 World Athletics Championships – women's marathon Dezie

Elvanie Nimbona (amụrụ ya na 15 Maachị 1998) bụ onye Burundi na-agba ọsọ ogologo.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị ndị okenye na 2019 IAAF World Cross Country Championships.[1] Ọ pụtara n'ọnọdụ nke iri ise na ise.[1]

N'afọ 2017, o sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na afọ 2017 IAAF World Cross Country Championships nke emere na obodo Kampala, Uganda.[2] Ọ pụtara n'ọnọdụ nke iri na isii.[2]

N'afọ 2019, o mekwara asọmpi na igba ọsọ ụmụ nwanyị na 2019 World Athletics Championships nke emere na obodo Qatar a na-akpo Doha.[3] Ọ gbachaghi ọsọ ya mgbe ahu.[3]

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 Senior women's race. 2019 IAAF World Cross Country Championships. Archived from the original on 27 June 2020. Retrieved on 27 June 2020.
  2. 2.0 2.1 Junior women's race. 2017 IAAF World Cross Country Championships. Archived from the original on 13 December 2019. Retrieved on 29 June 2020.
  3. 3.0 3.1 Marathon Women − Final − Results. IAAF (28 September 2019). Archived from the original on 28 September 2019. Retrieved on 28 September 2019.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]