Ememme Kloyosikplem
Ọdịdị
Kloyosikplem festival
mba/obodo | Ghana |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Eastern Region (Ghana) |
ebe | Somanya, Yilo Krobo Municipal District |
Ndị isi na ndị obodo Yilo Krobo (Somanya) na mpaghara ọwụwa anyanwụ Ghana na-eme ememme Kloyosikplem . [1] A na-eme mmemme n'ọnwa Nọvemba n'afọ ọ bụla. [1]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Festivals in Ghana. www.ghanaweb.com. Retrieved on 27 December 2011.