Emerald Egwim

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Emerald Egwim
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie

Emerald Egwim bụ nwaafọ Naijiria n'agba ọsọ [1] . Ọ gbara aka na ọsọ 4 × 400 nke ụmụ nwanyị na 2017 World Championship nke Athletics [2] .

Ebe m si nwete[dezie | dezie ebe o si]

  1. Emerald Egwim. IAAF. Retrieved on 13 August 2017.
  2. 4 × 400 metres Women. IAAF. Retrieved on 13 August 2017.