Emiline Rakotobe
Ọdịdị
Emiline Rakotobe
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Madagascar |
| Aha enyere | Emiline |
| Aha ezinụlọ ya | Rakotobe |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of the Senate of Madagascar |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Tiako I Madagasikara |
Emiline Rakotobe bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mba Madagascar. Ọ bụbu onye otu ụlọ nzukọ Omeiwu nke Madagascar na-anọchite anya Alaotra Mangoro, ọ bụkwa onye otu òtù ndọrọndọrọ ọchịchị Tiako I Madagasikara.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Sénatoriales: plus que deux provinces sans candidat", NewsMada, 12 October 2020. Retrieved on 23 February 2021. (in fr)