Emily Nkanga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Emily Nkanga
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEmily Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Mee 1995 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Lagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụosee foto, filmmaker Dezie
ebe agụmakwụkwọAmerican University of Nigeria, Goldsmiths, University of London Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Emily Nkanga
Múrú (1995-05-21) 21 Mee 1995 (age 28)
Lagos State, Nigeria
OrüOnye na ese ihe onyonyo


Emily Oluwatobi Nkanga bụ onye obodo Naijeria na Britain nke na ese onyonyo na arụ kwa ngwa ọrụ nke ihe olile nke anya. Ihe nke eji mara Nkanga bụ maka ọrụ aka ya nke ya na ndi na agụ ukwe dika Koker, Aramide, Boj, na ihe nkiri nke isi ukwe nke isii nke onye ukwe ntabi ọnụ nke ana akpọ Olamide's (Ihe Imanma), onye na ewepụta ukwe ndi ọzọ nke ana akpọ Sarz, onye nke na eme-ihe-nkili Adesola Osakalumi na onye ukwe nke pụrụ iche nke ana akpọ Femi Kuti.[1] Ọrụ nke dina nso nke Nkanga rụrụ bu nke gbasara onye na ekwe ukwe nke ana akpọ Jidenna mgbe ọbiara obodo Naigeria we kpọ ọgbakọ. Ya nwa bụ Jidenna weliri Nkanga aka elu na nzuko ọha nke ndi bekee na akpọ social media. Ihe onyonyo nke Nkanga sere ndi ogbenye ọnụ ntụ nke na enweghi ebe obibi na obodo North East nke di na Naijeria, eritela ekele pụrụ iche na aka ndi nmadụ.[2]

Ihe Nkwalite[dezie | dezie ebe o si]

  1. Soni, Daniel. "Like my pilot-father, I also dream to conquer the world – 21-yr-old Emily Nkanga", The Vanguard Newspaper, 22 May 2016. Retrieved on 5 June 2017.
  2. Orubo, Daniel. "Photographer Takes Powerful Images Of People Displaced By Boko Haram In Northeast Nigeria", Konbini, 26 September 2016. Retrieved on 5 June 2017.