Emma Theofelus
Ọdịdị
Emma Theofelus
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Namibia |
| Aha enyere | Emma |
| Aha ezinụlọ ya | Theofelus |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Maachị 1996 |
| Ebe ọmụmụ | Windhoek |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Namibia |
| Ihe nrite | BBC 100 Women |
Emma Inamutila Theofelus (amụrụ 28 Maachị 1996) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Namibia, na-ejekwa ozi ugbu a dị ka osote onye minista na-ahụ maka mgbasa ozi, nzikọrịta ozi na teknụzụ.
Ihe gbasara iwu ya bụ nlekọta nzuko omeiwu, mmepe onwe onye omeiwu, E-parliament, iwu mgbanwe ihu igwe, itinye aka na ndị ntorobịa na nzuko omeiwu, na nyocha ụlọ omebe iwu.[1]
- ↑ Theofilus, Emma. www.parliament.na. Archived from the original on 2021-04-23. Retrieved on 2021-05-21.