Emmanuel Daniel

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Emmanuel Daniel
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereEmmanuel Dezie
aha ezinụlọ yaDaniel Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Disemba 1993 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheOchee bọọlụ Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuOrlando Pirates F.C., Lobi Stars F.C. Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so nafootball at the 2016 Summer Olympics Dezie

 

Emmanuel Shinkut Daniel (amụrụ n'ụbọchị iri na asaa nke ọnwa Disemba afọ 1993) bụ onye Naijiria na-eche goolu bọọlụ.[1][2] Ọ gbara Naijiria na Egwuregwu Afrịka nke afọ 2015 na 2016 Summer Olympics.[3]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Daniel nwetara oku mbụ ya n'akụkụ ndị okenye nke mgbapụta Naịjirịa maka iko mba ụwa nke afọ 2018 megide Zambia n'ọnwa Ọktoba afọ 2016.[4]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

Naịjirịa U23

  • Ihe nrite ọla nchara nke Olimpik: 2016

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. I didn’t start as a keeper – Daniel (23 April 2016).
  2. OFFICIAL: Emmanuel Daniel leaves Orlando Pirates | Goal.com Uganda. www.goal.com (17 August 2017).
  3. Emmanuel Daniel. CAFonline.com.
  4. "Mikel Obi, Musa, Ikeme 20 others To battle Zambia", thenff.com, 22 September 2016. Retrieved on 5 October 2016.

Àtụ:Nigeria men's football squad 2016 Summer Olympics