Enụgwụ

Énúgw'ũ (Enugu; Enúgwu na ndé békè), bų a obodo na isi obodo nke Enuwgu State na Naijiriya.
Mádu jùrù ya nke 722,664, ihë ndi ọchíchí Naigeria si na afọr 2006. Áhà ámá ukwu á shi okwu abụọ; Énú na Úgwú màkà ọ di nà élú úgwú.
Ǫmúmú-àlà[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Enúgwu bų sį óche nke Nkeji Ochíchííwu Enugu ímé Naigeria. Ọ nọr nà àlàndoro-ndoro nke owuwa nleda anyanwu na Naigeria na ó jùrù ndį Igbo ejú, ndiá bų ndį mbà ótụ kárírí na Naigeria. Enúgwu dọsọkotàrà élú ébé bų mgbe mbu àlà ndi Níké, na ogbè há nke Ogui; ọ di ébé nọr na Enúgwu ubuwá nwéré áhà ogbè áhü.
Ákíkó mbu[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Enugwu na mbú mbú bų àlà ndį Níké nke ndį Igbo, ọ di ngá Southern Nigeria Protectorate ndį Obodoézè Nà Ofú (United Kingdom; Britain) à biá.
Asụsụ Igbo[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Enúgwu na asụsụ Igbo:
Ihu igwe[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Oke udumiri nke Enúgwu bų ǫnwa eprel rue ǫktoba. Ǫkǫchi na ebido na ǫnwa novemba rue maachị. Etiti ekpemeoku ya no na 27.3 °C. Ozuzomiri ya bų ihe dika 1,754 mm nime otu afǫ.
Lee nke ozo[mèzi | mèzi mkpụrụ]
Links n'aga n'ezi[mèzi | mèzi mkpụrụ]
- www.igboguide.org (Insights in Igbo Culture and Language)
- World Statesmen.org: Nigeria - Historical and political Dates, looked up February 14, 2016.
![]() |
Wikimedia Commons has media related to Enúgwu. |