Enah Johnscott

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Enah Johnscott
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya24 Maachị 1982 Dezie
Ebe ọmụmụWum Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie

Enah Johnscott (onye a mụrụ Enah John Scott, 24 Machị 1982) bụ onye nduzi ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri na Cameroon.[1] Ihe nkiri ndị Johnscot mere gụnyere Triangle of tears (2011), Decoded (2012), Whispers (2013), The African Guest (2013) na The Fisherman's Diary (2020). Ọ duziri usoro telivishọn Samba (2016) na Apple For Two (2017).[2][3][4][5][6] Johnscot nwetara ndị na-ege ntị mba ụwa dịka onye nduzi maka ihe nkiri ya nke afọ 2013 My Gallery nke gosipụtara onye na-eme ihe nkiri a mụrụ na Ghana bụ John Dumelo[7] na Decoded nke gosipụtara Ghanain Van Vicker. A họọrọ Diary Fisherman dị ka ntinye Cameroon maka Best International Feature Film na 93rd Academy Awards.[8]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri mbụ Johnscot mere bụ Triangle of tears n'afọ 2011. FESPACO n'afọ 2017 họpụtara otu n'ime ọrụ ya na ndepụta nke asọmpi ihe nkiri na Burkina Faso maka usoro TV Samba .[9][10][11] N'afọ 2015, ọ meriri onye nduzi kachasị mma maka ihe nkiri Rose on the Grave site na Eleganzza Entertainment Awards na Cameroon.[12] A họpụtara ọrụ ya maka mbipụta nke 8 nke Ecrans Noirs n'afọ 2014 na ihe nkiri dịka My Gallery na Viri .[13]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị na-eme ihe nkiri Cameroon
  • Ihe nkiri nke Cameroon

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. VIRI – MEET THE CAST & CREW. modemaisonpr.com. MODEMAISON PR (22 December 2013). Archived from the original on 14 September 2017. Retrieved on 24 July 2017.
  2. 2020 Official competition – Paris Art and Movie Awards (en-US). Retrieved on 2021-02-10.
  3. DAMA 2012: Nominations Out!. tiptopstars.com. tiptopstars.com (11 November 2012). Retrieved on 24 July 2017.
  4. CAM MOVIES : Breaking News: DAMA AWARD NOMINEES FINALLY RELEASED (7 November 2012).
  5. Network (2 May 2016). Omega1 Entertainment Raises The Bar With 'Samba'. Archived from the original on 14 September 2017. Retrieved on 17 June 2022.
  6. Samba : the rhythm of a new dawn. cinecamer.info. Archived from the original on 2017-09-14. Retrieved on 2022-06-17.
  7. Spotted! John Dumelo In Cameroon To Shoot A New Film. joan ngomba. pulse.ng (2 December 2013). Retrieved on 24 July 2017.
  8. The Fisherman's Diary: A Review (en). PAN AFRICAN VISIONS (2020-11-12). Retrieved on 2021-02-10.
  9. Archived copy. Archived from the original on 2 April 2014. Retrieved on 8 August 2019.
  10. Archived copy. fr.allafrica.com. Archived from the original on 1 March 2017. Retrieved on 15 January 2022.
  11. Fespaco 2017: la liste des films en compétition. Fespaco 2017: la liste des films en compétition.
  12. Kiki (28 December 2015). Full list of Cameroon Eleganzza Entertainment Awards (CAMEEA) 2015 winners.
  13. Africiné. www.africine.org.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]