Gaa na ọdịnaya

English

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

English ma obu Asusu English bu otu asusu ejiri mara ndi ocha Amerika ma obu Ndi British.

Na ala Africa otutu obodo na asu asusu English. Obu a nwere ike ibu obodo dika ala Naigeria, Ghana na otutu ala Africa ndi ozo.