Enu Jacobs
Ọdịdị
Enu Jacobs
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Aha ezinụlọ ya | Jacobs |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Jenụwarị 1997 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụ̀nta ego |
| Enu Jacobs | |
|---|---|
| Múrú | Enu Jacobs Cross River State |
| Orü | onye ọchụnta ego |
Enu Jacobs bụ onye nwere nka ịchụnta ego na Naijiria bụ onye guzobere Enu Properties. [1]
Mmalite Ndụ na Mmụta
[dezie | dezie ebe o si]Ọmụmụ na ntolite Jacobs bụchaa na Cross River, Naịjirịa. Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke ana akpọ Houdegbe North American University, Benin Republic, ebe onwere asa mbodo na agụmagụ nke ihe gbasara Komputa Sayensi.[2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Enu Jacobs arụwo ọrụ dị ka onye ahịa ahịa dijitalụ maka onye nka Teniola Apata. Ọ na-elekọtakwa ahịa dijitalụ na ụdị ndị ọzọ dị ka Dr. Dolor, Caramel Plugg, Hotkidfire, Broda Shaggi, Nasty Blaq, na ọtụtụ aha ndị ọzọ a ma ama.[3]
Enu Jacobs bụ ọkachamara na-ese foto na onye na-emepụta vidiyo, o nwere ọtụtụ oge foto ya na ọtụtụ ndị ama ama. [4]
Ihe nrite
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha Nrite | Katịgorị | Ọrụ | Ndetu |
|---|---|---|---|---|
| 2019 | West African Youth Honors ’19 Awards | Next Rated Entertainment Personality | Himself | Merie [5] |
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ I can address Nigeria’s challenges with digital Innovations- Enu Jacobs (en-US).
- ↑ I draw inspiration from working with Teni, says Enu Jacobs (en-US).
- ↑ IHow digital marketer, Jacobs is changing the industry’s face (en-US).
- ↑ IDigital skills give an edge in getting employment as graduates – Enu Jacobs (en-US).
- ↑ IEnu Jacobs: Next Rated Entertainment Personality (en-US). Archived from the original on 2022-01-02. Retrieved on 2022-01-02.