Enyinnaya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Aha nna Enyinnaya bụkwa aha mmadụ. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

  • Hugo Enyinnaya (amụrụ n'afọ narị iri itoolu asatọ na otu), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Loveday Enyinnaya (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na itoolu), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Enyinnaya Abaribe (amụrụ n'afọ narị iri itoolu iri ise na ise), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria