Erick Sermon
Ọdịdị
Erick Sermon
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Erick |
aha ezinụlọ ya | Sermon |
aha pseudonym | Erick Sermon |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Novemba 1968 |
Ebe ọmụmụ | Upper Eastside |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, rapper, onye na-abụ abụ, onye na-ede ihe |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1987 |
Onye òtù | PMD |
ngwa egwu | sampler, olu egwụ |
diskografi | Erick Sermon discography |
Onye òtù nke | EPMD |
ụdị | egwu hip hop, hip hop culture |
akara ndekọ | Fresh Records, DreamWorks Records |
webụsaịtị | http://www.TheGreenEyedBandit.com |
Erick Sermon (amụrụ na Nọvemba 25, 1968) bụ ónyé America na-eti egwu na onye na-emepụta ihe ndekọ.[1] A maara ya nke ọma dị ka otu ụzọ n'ụzọ atọ n'akụkụ PMD & DJ Scratchī nke 1980s/1990s hip hop otu EPMD na màkà ọrụ mmepụta ya.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Sermon malitere ọrụ ọkachamara na 1986 dị ka onye na-emepụta ihe na ónyé na-ese ihe nke otu hip hop EPMD. Ọ malitere idekọ abọm solo màkà Def Jam na 1993; na 1997, ọ laghachiri EPMD. N'afọ sochirinụ, Sermon, Murray na Redman dekọrọ otu mkpuchi nke "Rapper's Delight" nke Sugarhill Gang. EPMD gbasara nke ugboro abụọ na 1999.[2]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Na Septemba 25, 2001, Sermon merụrụ ahụ mgbè o si na okpukpu nke atọ nke ụlọ obibi daa. Ndị uwe ojii kwùrù na Sermon nwara igbu onwe ya, mana o mechara gọnahụ ma kwuo na ọ bụ ihe mberede.[3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Erick Sermon", Rapaholic, January 4, 2007. Retrieved on December 11, 2010.
- ↑ Erick Sermon (credits). Discogs. Retrieved on May 23, 2016.
- ↑ ERICK SERMON WINDOW JUMP TREATED AS ATTEMPTED SUICIDE. Nme.com (October 3, 2001). Retrieved on March 31, 2020.