Gaa na ọdịnaya

Erika Guevara Rosas

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Erika Guevara Rosas
Erika Guevara Rosas at AWID 2016
Born
Erika Guevara Rosas
OccupationLawyer, activist

    Erika Guevara Rosas bụ onye ọka iwu na-ahụ maka ikike mmadụ na Mexico-America na onye na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị, na onye nduzi ndị Americas n' Amnesty International (AI), tupu ya arụ ọrụ na AI, ọ bụbu onye nduzi America na nkeGlobal Fund for Women.[1]

    Guevara Rosas nwere nzere masta na Women's Studies, nzere post-graduate na Migration and Refugee Studies na Mahadum York, na LLB ya n'Universidad de Londres.[2]

    Mmekọrịta

    [dezie | dezie ebe o si]

    N'ọnwa Mee, afọ 2015, Erika sonyeere onye na-eme mgbanwe n'obodo Christine Ahn, ndị Nobel Peace Prize Laureates Leymah Gbowee na Mairead Maguire, na mmadụ iri atọ ndị ọzọ sonyere na njem udo gafee mpaghara ndị anaghị eje agha kewara North na South Korea.[3][4]

    Edensibia

    [dezie | dezie ebe o si]
    1. ↑ "Amnesty International welcomes new Americas director". Amnesty International. 17 September 2013. Retrieved 8 December 2014.
    2. ↑ "Erika Guevara-Rosas - SheSource Expert - Women's Media Center". www.womensmediacenter.com (in Bekee). Retrieved 2017-11-25.
    3. ↑ "North Korea's Fellow Travelers". Foreign Policy. 30 April 2015. Retrieved 2017-11-27.
    4. ↑ "Gloria Steinem and peace activists cross the DMZ between North and South Korea". Women in the World in Association with The New York Times - WITW (in Bekee ndị America). 2015-05-25. Retrieved 2017-11-27.