Esohe Frances Ikponmwen

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Esohe Frances Ikponmwen
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Novemba 1954 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye òká ikpe Dezie

Esohe Frances Ikponmwen (a mụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1954) bụ onye ọka ikpe ukwu nke Edo Steeti, Naịjirịa. O nwetara akara ugo mmụta iwu ya na Mahadum nke Naịjirịa dị na Enugu . Ikponmwen etinyela aka na ụlọ ikpe nke Edo kemgbe e guzobere steeti ahụ.

Ikponmwen bụ onye nsọ nke ụbọchị ikpeazụ. Ọ lụrụ Edward Osawaru Ikponmwen, ma mụta ụmụ ise.

Isi nnweta[dezie | dezie ebe o si]