Esperança Machavela

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Esperança Machavela
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMozambique Dezie
Aha enyereEsperança Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat Dezie
Ọkwá o jiMinister of Justice of Mozambique, ambassador of Mozambique to Portugal, Ambassador of Mozambique to Cuba, Ambassador of Mozambique to Nicaragua Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịFRELIMO Dezie

Esperança Machavela bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Mozambik.

Onye isi ala Armando Guebuza họpụtara Machavela dị ka Minista Ikpe Ziri Ezi na Febụwarị 11, na afọ 2005, mgbe Guebuza kpọrọ gọọmentị ọhụrụ ya obere oge ka ọ banyere n'ọkwa.[1] Tupu nhọpụta ya, ọ rụrụ ọrụ na Ministry of Foreign Affairs ma jee ozi dị ka onye nnọchi anya na Portugal.[2][3] E wepụrụ ya n'ọfịs (ya na minista mba ọzọ Alcinda Abreu na minista njem Antonio Munguambe) na Machị 10, na afọ 2008, Maria Benvida Levy, onye bụbu onye ọka ikpe nke Ụlọikpe Obodo Maputo, nọchiri ya.[4][5]

Ebenside[dezie | dezie ebe o si]

  1. Owen, Olly. "New-Mozambican President Fills Cabinet Holes, Appoints Regional Governors", World Markets Analysis, World Markets Research Centre, 2005-02-14.
  2. "Guebuza Completes His Government", Agencia de Informacao de Mocambique, AllAfrica, Inc, 2005-02-11.
  3. Mozambique Ministers. Worldwide Guide to Women in Leadership (2008-03-12). Retrieved on 2008-04-06.
  4. "Mozambique: Guebuza Reshuffles Government", AllAfrica.com, 2008-03-11. Retrieved on 2008-04-06.
  5. "Moz president 'does it again'", Independent Online, 2008-03-11. Retrieved on 2008-04-06.