Ester Uzoukwu
Ọdịdị
Ester Uzoukwu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Ester |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
| Ụdị egwuregwu | taekwondo |
Ester Uzoukwu bụ onye Naịjiria na-eme egwuregwu taekwondo na-asompi katigori ndi okenye umu nwanyi. O meriri ma rite ọla ọcha na 2015 All-Africa Games na katigori ndi 73kg.
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Ester Uzoukwu meriri ma rite ọla ọcha na 2015 All-Africa Games e mere na Brazzaville, Rịpọbụliiki nke Kọngọ . O sonyere na ihe omume nke 73kg.
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- Esther Uzoukwu at taekwondodata.com