Esther Agbaje

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Esther Agbaje
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereEsther Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Maachị 1985 Dezie
Ebe ọmụmụSaint Paul Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu Dezie
Ọkwá o jimember of the Minnesota House of Representatives Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịDemocratic Party Dezie

 

Esther Agbaje (amụrụ na Machị 19, 1985) bụ onye ọka iwu Naijiria-Amerịka na onye otu Minnesota House of Representatives . Onye otu Minnesota Democratic -Farmer-Labour Party (DFL), ọ na-anọchite anya District 59B, nke gụnyere akụkụ ugwu na etiti obodo Minneapolis na Hennepin County.[1]

Mbido ndụ, agụmakwụkwọ, na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Agbaje gụsịrị akwụkwọ na Mahadum George Washington na B.A. na sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị, Mahadum Pennsylvania na M.P.A., na Mahadim Harvard na J.D.[1]

Agbaje jere ozi na United States Department of State dị ka onye ọrụ mba ọzọ. Ọ bụ onye ọka iwu na Ciresi Conlin LLP, ebe ọ na-arụ ọrụ na ikpe obodo na mmebi ahụike.[2]

Ụlọ Ndị Nnọchiteanya Minnesota[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Agbaje ka ọ bụrụ onye nnọchi anya Minnesota House of Representatives na 2020, na-emeri onye nnọchianya Raymond Dehn. Ọ bụ nwa afọ Naijiria-Amerika mbụ a họpụtara na ndị omeiwu Minnesota.[3][4]

Ọrụ kọmitii[dezie | dezie ebe o si]

  • Onye isi oche: Iwu na nchịkwa iwu
  • Ntinye ego
  • Ego na iwu maka ihe gbasara ụlọ
  • Ngalaba Na-ahụ maka amụma Nchebe Ahụike ma ọ bụ mgbochi ahụ mmebi
  • Ụtụ Isi[5]

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]