Esther Augustine
Ọdịdị
Esther Augustine
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Esther |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Julaị 1987 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | judoka |
| Ụdị egwuregwu | judo |
Esther Augustine (amuru 8 julai afọ 1987) bu onye Naijiria judoka nke soro n’olu umu nwanyi. O ritere nrite ọla ọcha na Egwuregwu Afrịka niile nke 2011 na ihe nchara na 2008 Judo Championship . O meriri African Open Port Louis U63kg n'af 2013.
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Na asọmpi African Judo Championship nke afọ 2008 na Agadir, Morocco, Augustine soro asọmpi 63kg wee rite ọla nchara. [1]
Na Egwuregwu Afrịka emere na Maputo,Mozambique . O ritere nrite ọla ọcha na ihe omume 63kg. [2] O merikwara African Open nke e mere na Port Louis mgbe o sonyechara n'ihe omume U63kg. [3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ dị na mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Esther Augustine - African Judo
- Esther Augustine profaịlụ