Esther Cheboo
Ọdịdị
Esther Cheboo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Aha enyere | Esther |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jụn 1968 |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
| Ụdị egwuregwu | volleyball |
Esther Cheboo (amuru (1968-06-06 ) ) bu onye egwu bọọlụ volleyball nke Kenya lara ezumike nka.
Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu bọọlụ mba ụmụ nwanyị Kenya na asọmpi Volleyball ụmụ nwanyị 1998 FIVB na Japan. [1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Women Volleyball XIII World Championship 1998 - Teams Composition. - Kenya. todor66.com. Archived from the original on 3 March 2016. Retrieved on 29 November 2015.