Esther Oyema

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Esther Oyema
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEsther Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20 Eprel 1982 Dezie
Ọrụ ọ na-arụpowerlifter Dezie
ụdị egwuregwuweightlifting Dezie
so na2012 Summer Paralympics, 2010 Commonwealth Games, 2014 Commonwealth Games Dezie

Oyema so n'asọmpi 61kg nke ụmụ nwanyị na asọmpi Common wealth nke afọ 2014 [1] bụ ebe o nwetara ihe nrite ọla edo ma tinye ndekọ ụwa ọhụrụ site na ibuli 122.4 n'arọ dị arọ. [2] N'afọ 2015, ọ meriri ihe nrite ọla edo na asọmpi Africa niile site na ibuli 133 kg wee gbuo ndekọ ya gara aga 126 n'arọ. [3] N'otu afọ ahụ ọ gara Almaty, Kazakhstan, ebe ọ meriri nrite ọla edo ọzọ na IPC Powerlifting Asia Open Championship site na ibuli 79. n'arọ. [4] N'ime asọmpi egwuregwu n'oge okpomọkụ nke afọ 2016 ọ meriri ihe nrite ọla ọcha site n'iti onye ogbo ya Mexico Amalia Perez na ibuli kilogram 55 nke ụmụ nwanyị . [5] Ọ meriri ihe nrite ọla edo wee mepụta ndekọ ụwa ọhụrụ nke 131 n'arọ n'ụdị ụmụ nwanyị dị fechaa nke Para Powerlifting na egwuregwu Common wealth 2018 Gold Cost.

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Preview: Glasgow 2014 Commonwealth Games powerlifting competition", www.paralympic.org, 20 July 2014. Retrieved on 29 March 2018.
  2. "Team Nigeria Para-power lifters set new world records at Commonwealth Games", Vanguard, 2 August 2014. Retrieved on 29 March 2018.
  3. "Another Nigerian powerlifter, Esther Onyema breaks world record", Vanguagrd, 16 September 2015. Retrieved on 29 March 2018.
  4. Valentine Chinyem. "Nigerian Weight Lifters Break World Record in Asia", News of Nigeria, 31 July 2015. Retrieved on 29 March 2018.
  5. Christopher Maduewesi. "Esther Onyema wins Silver for Team Nigeria at Rio Paralympics", Making if Champs, 12 September 2016. Retrieved on 29 March 2018.