Esther Smith (singer)

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Esther Smith
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereEsther Dezie
aha ezinụlọ yaSmith Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu Dezie

Esther Smith bụ onye Ghana na-eti egwu ozioma. A mụrụ ya na Kumasi, Suame, Ghana na mbido afọ ndị iri asaa. Esther sonyeere ukwe ụka Tesano Methodist mgbe ọ dị afọ iri na anọ wee ghọọ onye otu ngalaba egwu na chọọchị ahụ.[1]

Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị, ọ gara Garden City Computer Training na Typing School na School of Languages na Kumasi, Ghana. Ọ sonyekwara otu ndị na-abụ abụ nke Kapital Radio guzobere nke bụ ụlọ ọrụ redio nke nke na abụghị gọọmenti nwee na Kumasi.[2]

Esther Smith
Esther Smith

O ritere ihe nrite nke anọ abụ ozioma nke afọ bu ,onye ọbụ abụ ozioma nke afọ na nwanyí kacha mma na olu nke afọ 2003 bu Gospel Album of the Year, Gospel Artiste of the Year na Best Female Vocal Performance of the Year na 2003 na Ghana Music Awards.[3]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • O ritere ihe nrite Ghana Music Award maka Gospel Album of the Year n'afọ 2003.[4]
  • Ghana Music Award, Gospel Artiste of the Year 2003.
  • Ghana Music Award, Best Female Vocal Performance of the Year 2003.[4]
  • Ghana Music Award, Best Gospel Album of the Year 2004.
  • Abụ kacha mma nke afọ na 2004, Ghana Music Award.[4]
  • Abọm kacha mma nke afọ na 2004 Ghana Music Award.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Esther Smith, Biography. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2022-03-25.
  2. Esther Smith, Biography. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2022-03-25.
  3. Biography of Esther Smith | Ghana Music | Esther Smith of Ghana. www.ghanabase.com. Archived from the original on 2019-07-10. Retrieved on 2019-06-22.
  4. 4.0 4.1 4.2 Esther Smith, Biography. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2022-03-25.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]