Ethiope West

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ethiope West
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Delta Dezie
nhazi ọnọdụ5°37′59″N 6°1′41″E, 5°55′12″N 5°43′46″E Dezie

Àtụ:Infobox settlement Ethiopia West bụ mpaghara gọọmentị ime obodo nke Delta Steeti, Naijiria. Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Oghara Town.

O nwere mpaghara nke kilomita narị ise na iri atọ na isii (536 km2) na ọnụ ọgụgụ mmadụ narị abụọ na atọ na narị ise na iri itoolu na abụọ na ọnụego afọ 2006.

Koodu ozi nke mpaghara ahụ bụ narị atọ na iri atọ na otu (331).[1]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.