Eucharia Iyiazi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Eucharia Njideka Iyiazi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
Aha enyereEucharia Dezie
aha ezinụlọ yaIyiazu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Novemba 1973 Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu, Paralympic athletics (track & field) competitor Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpishot put Dezie
so na2004 Summer Paralympics, 2008 Summer Paralympics, 2012 Summer Paralympics Dezie
Ihe nriteOlympic bronze medal Dezie
Eucharia Iyiazi

Eucharia Njideka Iyiazi (a mụrụ na abalị iri na iteolu nke ọnwa Nọvemba 1973) [1] [2] bụ onye na- eme egwuregwu Paralympian si Nigeria na-asọ mpi ọkachasị n'ogo F57/58 egwuregwu shọtput na diskus . Ọ zọọla asọmpi na egwuregwu Paralympics anọ nara ọlaedo abụọ, otu ọlaọcha na ọla ọla abụọ. [3]

Iyiazi gbara asọmpi paralympic n'oge kpomọkụ afọ 2008 na Beijing, China . N'ebe ahụ, ọ nwetara ihe nrite ọlaedo na ihe ọtụtụ shot put F57/F58 nke ụmụ nwanyị nakwa discus ụmụ nwanyị F57/F58. [3] Na Paralympics Beijing, Iyiazzi debere nnukwu ndekọ n'ụwa niile nakwa na Paralympic maka klaasị F58 na shọt put [2] na discus [4]

Iyiazi nwetara nrite ọla n'asọmpị Paralympics nKe ekpomoku afọ 2012 na London wee tụta mita 27.54 iji nweta ọla ọla ọzọ na discus na asọmpi Paralympics nKe oge ekpomoku afọ 2016 . [3]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Beijing 2008 Paralympic Games - Official results book: Athletics. jobosport.nl (5 September 2008). Archived from the original on 28 December 2019. Retrieved on 28 December 2018.
  2. 2.0 2.1 F58 Female Shotput 2008. iwasf.com. International Wheelchair and Amputee Sports Federation. Archived from the original on 28 December 2019. Retrieved on 25 September 2017.
  3. 3.0 3.1 3.2 Yemi Olus (September 15, 2016). Resilient Eucharia Iyiazi wins Nigeria’s 12th medal at Rio Paralympic Games. MakingOfChamps.com. Archived from the original on 23 September 2016. Retrieved on 22 September 2016.
  4. F58 Female Discus 2008. iwasf.com. International Wheelchair and Amputee Sports Federation. Archived from the original on 28 December 2019. Retrieved on 25 September 2017.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]