Evelyn Akhator

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Evelyn Akhator
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereEvelyn Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Febụwarị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheforward Dezie
ebe agụmakwụkwọChipola College, University of Kentucky Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2017 Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuKentucky Wildcats women's basketball, Dallas Wings, Beşiktaş Women Basketball Team Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie
drafted byDallas Wings Dezie
so na2017 FIBA Africa Championship for Women, 2018 FIBA Women's Basketball World Cup Dezie
otu egwuregwuWomen's National Basketball Association Dezie

Evelyn Akhator (onye a muru n'ụbọchị nke 3 n’onwa Febụwarị nke afọ1995) bu onye Naijiria na-eme egwuregwu basketbọọlụ ndi nwanyi n’ihu / etiti nke otu Flammes Carolo . [1] [2] Ndi Dallas Wings nke Women’s National Basketball Association (WNBA) họọrọ ya dika onye nke ato n’ozuzu nke 2017 WNBA Draft . [3]

Ọnụ ọgụgụ Kentucky[dezie | dezie ebe o si]

Isi nrụtụaka [4]Àtụ:NBA player statistics legend

Afọ Otu GP Ọnụọgụ FG% 3P% FT% RPG APG SPG BPG PPG
2015–16 Kentucky 33 380 51.0% 100.0% 57.8% 9.2 0.7 1.1 1.0 11.5
2016–17 Kentucky 33 526 56.8% 0.0% 68.9% 10.8 1.0 1.4 0.9 15.9
Ọrụ 66 906 54.1% 33.3% 64.5% 10.0 0.8 1.2 0.9 13.7

Ọrụ WNBA[dezie | dezie ebe o si]

Dallas Wings họọrọ Evelyn dịka onye nke atọ na nhọpụta ntinye WNBA nke afọ 2017. Ọ pụtala n'asọmpi iri na ise na oge ruki ya n'akụkụ nke Dallas [5] ebe ọ na-enye ọnụọgụ 0.9 n'egwuregwu ọ bụla, ọnụọgụ 0.2 blocks kwa egwuregwu, ọnụọgụ 0.1 kwa egwuregwu. [6] Ndi Dallas Wings gbahapụrụ ya n;ụbọchị nke 13 n'ọnwa Mee nke afọ 2018. [7]

N'ụbọchị nke 13 n'ọnwa Febụwarị nke afọ 2019, Akhator laghachiri WNBA site na ịbanye otu Chicago Sky na nkwekọrịta ọzụzụ. [5] [8]

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

Evelyn na-anọchite anya Nigerian national basketball team . Ọ pụtara mpụta izizi ya n’otu oge asọmpi FIBA Afrobasket nke afọ 2017 na Mali. [9] Evelyn jiri ihe ruru ọnụọgụ 15.3 na mweghachi 9.5 kwa egwuregwu n'oge asọmpi ahụ were depụta aha ya ndị egwuregwu 5 kacha elu. [10] Evelyn so na ndị Nigerian national basketball team na 2018 FIBA Women's Basketball World Cup ebe ọ ritere ihe ruru ọnụọgụ 12.6, mweghachi 9 na mnyere aka 1.4 oge asọmpi ahụ. [11]

Ọrụ mba ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

Akhator nwetara ọtụ na Rọshia n'otu WBC Dynamo Novosibirsk n'afọ 2017. O nwetara ihe ruru ọnụọgụ 12.4 na mweghchi 8.5 kwa egwuregwu. [12] [13]

N'ụbọchị nke 22 n'ọnwa Ọgọst afọ 2018, Akhator bịanyere aka n'otu basketbọọlụ Turkish Besiktas. [12] [14] O jiri akara iri na ise na mwrghachi 11 na otu egwuregwu nke asọmpi egwuruegwu Tọki, o nwetakwara akara iri na ise na mweghachi n'asọmpi Eurocup na-igwuri egwu karịrị nkeji iri atọ na mpi abụọ ahụ. [15]

Ahkator bịanyere aka n'otu Spanish CB Avenida n'ụbọchị nke 15 n'ọnwa Mee nke afọ 2019. [16] [15]

N'ọnwa Nọvemba, afọ 2019, Ahkator binyere aka i sonye ndị otu basketbọọlụ Flammes Carolo nke Frans. [17] [18] [19]

Ihe onyinye na nrite[dezie | dezie ebe o si]

Na 2018 Nigerian Sports Award, Akhator meriri n'onyinye nke Best Sportwoman na Basketball player. [20]

Ndụ Onwe[dezie | dezie ebe o si]

Akhator sitere n'ezinụlọ nke mmadụ atọ, nne na nna ya na nwanne ya nke okenye bi na Naijiria. [21] Nne ya Benedicta nwụrụ n'ihe mberede okporo ụzọ. [22]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. https://basketball.eurobasket.com/team/France/Flammes-Carolo-Basket-Ardennes/7803?Women=1
  2. https://basketball.eurobasket.com/player/Evelyn-Akhator/France/Flammes-Carolo-Basket-Ardennes/251132
  3. Evelyn Akhator. WNBA.com. Retrieved on 6 May 2017.
  4. NCAA Statistics.
  5. 5.0 5.1 Evelyn Akhator.
  6. Evelyn Akhator WNBA Stats.
  7. Dallas Wings Waive Evelyn Akhator and Ruth Hamblin.
  8. WNBA news: Chicago Sky Re-Sign Jamierra Faulkner, Add Evelyn Akhator.
  9. 2017 Afrobasket: Akhator urges D’Tigress to remain focused.
  10. Top 10 players from FIBA Women's AfroBasket 2017.
  11. Evelyn AKHATOR at the FIBA Women's Basketball World Cup 2018.
  12. 12.0 12.1 Usenekong, Gold (22 August 2018). D'Tigress Forward Akhator Joins Besiktas on One-Year Deal – Complete Sports Nigeria. Archived from the original on 18 May 2021. Retrieved on 16 November 2020.
  13. Oriaku, Peter (17 October 2017). Basketball: Akhator Joins Russian Women's League Club Dynamo Novosibirsk. Archived from the original on 17 September 2021. Retrieved on 16 November 2020.
  14. D’Tigress Forward Evelyn Akhator Joins Besiktas on One-Year Deal – FOW 24 NEWS.
  15. 15.0 15.1 El CB Avenida ficha a Evelyn Akhator.
  16. Perfumerias Avenida will improve my game says Akhator (16 May 2019). Archived from the original on 23 January 2021. Retrieved on 16 November 2020.
  17. https://www.lagacetadesalamanca.es/amp/deportes/baloncesto-local/evelyn-akhator-sale-del-perfumerias-avenida-rumbo-al-flammes-carolo-NH1832681
  18. https://www.lardennais.fr/id111575/article/2019-11-26/basket-ball-ligue-feminine-cette-fois-cest-la-bonne-evelyn-akhator-arrive-aux%3famp
  19. https://www.afrobasket.com/Nigeria/news/605785/Evelyn-Akhator-(ex-Avenida)-is-a-newcomer-at-Flammes?Women=1
  20. Akhator, Musa, Quadri win at NSA.
  21. https://punchng.com/i-first-fell-in-love-at-17-dtigress-star-akhator/
  22. http://www.fiba.basketball/oqtwomen/serbia/2020/news/evelyn-akhator-basketball-will-allow-me-to-help-the-less-fortunate-in-nigeria-and-around-the-world

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]