Evelyn Masaiti
Ọdịdị
Evelyn Masaiti
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Zimbabwe |
| Aha enyere | Evelyn |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of the National Assembly of Zimbabwe, Member of the National Assembly of Zimbabwe |
Evelyn Masaiti bụ osote minista na-ahụ maka ihe gbasara ndi ụmụ nwanyị, okike na mmepe obodo na Zimbabwe.[1] Ọ bụ onye otu House of Assembly maka Dzivaresekwa (MDC-T).
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Mugabe swears in 19 deputy ministers, 5 Ministers of State", NewZimbabwe.com, 20 February 2009. Retrieved on 2009-02-20.