Evelyn Okere

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Evelyn Okere
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Aha enyereEvelyn Dezie
aha ezinụlọ yaOkere Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie

Oriaku Evelyn Okere bu nwanyi oji ego achu ego O na ebiputa akwukwo nke na ako maka ahu ike na icho mma nke a na akpo St. Eve; O bu onye isi nke i chu ego gbasara ahu ike,O nnwekwara uno olu njikwa na icho mma nke ana akpo Rose di Omimi.

Early Life[dezie | dezie ebe o si]

Okere gara akwukwo na mahadu di na Enugu steti nke anakpo University of Nigeria, Nsukka.

Business Career[dezie | dezie ebe o si]

Okere ruru olu nulo aku,ulo mgbasa ozi na unu olu nke na emebi mmanu ugbo .O bidoro uno olu St Eve nafo 2010. Na onwa nke asato nafo 2012,uno olu ya kpotara onye oku egwu anakpo Rick Ross na ihe nlere nke emere na Lagos.