Jump to content

Evelyn Omavowan Oboro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Evelyn Omavowan Oboro
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereEvelyn Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1972 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie

Evelyn Omavowan Oboro (a mụrụ n'afọ 1971) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nọ n'ụlọ omeiwu gọọmentị etiti. Ọ na-anọchi anya mpaghara Okpe, Sapele na Uvwie [1] nke Delta Steeti na 7th na 8th National Assembly . A hoputara ya n’okpuru otu People's Democratic Party (PDP) [2] [3]

Mmụta na ọrụ

[dezie | dezie ebe o si]

Ọ natara asambodo West Africa School na Alegbo Secondary School,dị na Effurum n'afọ 1988 tupu ọ tinye akwụkwọ maka agụmakwụkwọ na Mahadum nke Delta Steeti ebe ọ nwetara nzere bachlelọ n'afọ 1997. O nwetara nzere Master of Public Administration n'afọ 2002 na nzere na Iwu n'afọ 2009 na Mahadum nke Delta Steeti.

Nrụtụka

[dezie | dezie ebe o si]