Evertek

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Logo Evertek

Evertek bụ onye na-emepụta ekwentị na Tunisia. Evertek bụ akara ahịa nke Cellcom, nke n'aka nke ya bụ akụkụ nke ụlọ ọrụ Tunisia YKH Group.[1] Malite na 2008, Evertek mepụtara ọtụtụ ekwentị mkpanaaka (Dual na triple SIM) ma na-enweta ọganihu na-aga n'ihu n'ahịa Tunisia.

N'ihe dị ka afọ 2010, ekwentị Evertek nwere òkè ahịa 10% na Tunisia, a na-erekwa ya na Morocco, France, na ụgbọ elu British Airways, KLM na Virgin Atlantic.[1] Na Jenụwarị 2018, Evertek wepụtara smartphone V4 Nano.[2] Na June nke afọ 2018, Evertek wepụtara smartphone ọhụrụ nke gam akporo V8 curved.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Evertek eyes dual sim victory. mobilephones-news.com (17 May 2010). Archived from the original on 16 July 2011. Retrieved on 21 May 2015. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "dualsim" defined multiple times with different content
  2. "Evertek lance le smartphone V4 Nano | Tekiano :: TeK'n'Kult". Retrieved on 2018-08-30. (in fr-FR)
  3. "Evertek lance le nouveau V8 Curved à 239 dinars | Tekiano :: TeK'n'Kult". Retrieved on 2018-08-30. (in fr-FR)

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]