Jump to content

Eyerusalem Jiregna

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Jerusalem Jiregna (amụrụ n'afọ 1993) bụ onye Etiopia na ese foto. Ọ bi na Addis Ababa ma na elekwasị anya na ụmụ nwanyị na arụ ọrụ ndị na abụghị nke ọdịnala. A maara ya maka foto ya nke ụmụ nwanyị Harar.

Jiregna gara mahadum na United States ebe ọ gara ọmụmụ ihe gbasara foto. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nta akụkọ foto mgbe ọ laghachiri Etiopia wee malite azụmahịa foto nke ya. Ọ zụkwara dị ka onye na emepụta ejiji. N'ihi ya, ọrụ ya na elekwasịkarị anya na akwa. Jiregna chọrọ igosi Etiopia dịka ọ dị n'ụwa niile. O gosipụtara na Addis Fine Art Gallery.[1][2][3][4][5][6]

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Eyerusalem Jiregna biography. Addis Fine Art (2015-08-07). Retrieved on 2020-03-07.
  2. Five of the best Instagram accounts in Ethiopia to follow now. Baku Magazine (2018-04-09). Retrieved on 2020-03-07.
  3. Mba (2019-10-17). The Instagram photos reframing Africa. BBC. Retrieved on 2020-03-07.
  4. Jordan (2019-04-18). How Eyerusalem Adugna Jirenga is Changing the Narrative of Ethiopia One Image at a Time. Whitewall. Retrieved on 2020-03-07.
  5. Addis Fine Art Exhibit Puts Focus on New Generation of Ethiopian Photographers at Tadias Magazine (mg). Tadias Magazine. Retrieved on 2020-03-07.
  6. Ethiopia's Art Scene Has Long Suffered From a Disinterested Government. But Shifting Politics Might Soon Make Culture a Priority. artnet News (2019-07-23). Retrieved on 2020-03-07.
  7. 7.0 7.1 7.2 7.3 YOUNG ETHIOPIAN PHOTOGRAPHERS CHANGING THE GAZE. Outlook Ethiopia (2019-05-25). Retrieved on 2020-03-07.
  8. Refraction: New Photography of Africa and Its Diaspora - Exhibitions - Steven Kasher Gallery. www.stevenkasher.com. Retrieved on 2020-03-07.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]