Ezinụlọ Ndị Na-erughị Nkezi Ego

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ezinụlọ dị n'okpuru Nkezi ego

Ezinụlọ ndị na-erughị nkezi ego bụ akwụkwọ a na-ebipụta kwa afọ maka ọnụ ọgụgụ ịda ogbenye na United Kingdom. Data a gbadoro ụkwụ na nyocha ihe gbasara ezinụlọ .

Akọwapụtara ịda ogbenye dị ka inwe ego ezinụlọ nhata n'okpuru ahịrị etiti 60%.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

na-ebipụta kwa afọ maka ọnụ ọgụgụ ịda ogbenye na