Jump to content

Ezumike ọha na eze na Mozambique

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Nke a bụ ndepụta nke ezumike na Mozambique
Ụbọchị Aha Bekee Nkọwa
Jenụwarị 1 Ụbọchị Afọ Ọhụrụ[1]
Febụwarị 3 Ụbọchị Ndị dike Na-asọpụrụ ndị agha lụrụ ọgụ maka nnwere onwe na 1975 Ogbugbu nke Eduardo Mondlane [2]
Eprel 7 Ụbọchị Ụmụ nwanyị
Mee 1 Ụbọchị Ndị Ọrụ
June 25 Ụbọchị Nnwere Onwe Site na Portugal, 1975[3]
Septemba 7 Ụbọchị Mmeri Ụbọchị Nkwekọrịta Udo nke Lusaka, 1974.[4]
Septemba 25 Ụbọchị Ndị Agha Ọzọkwa Revolution Day, na-egosi Mozambique Liberation Front (FRELIMO) malitere mwakpo mbụ ya megide ndị ọchịchị Portuguese na 1964. [5]
Ọktoba 4 Ụbọchị Udo na Mmekọrịta Ọ na-egosi njedebe nke Agha Obodo Mozambik na 1992. [6]
Disemba 25 Ụbọchị Ezinụlọ
Nke a bụ ndepụta nke Ezumike obodo na Mozambique [7]
Ụbọchị Obodo
Febụwarị 5 Matola
March 21 Tete
Julaị 17 Chimoio
Ọgọst 12 Inhambane
Ọgọst 20 Beira, Mozambique
Ọgọst 21 Quelimane
Ọgọst 22 Nampula
Ọgọst 23 Lichinga
Ọktoba 7 Xai-Xai
Ọktoba 18 Pemba
Nọvemba 10 Maputo
  1. Holidays and observances in Mozambique in 2020 (en). www.timeanddate.com. Retrieved on August 23, 2020.
  2. Heroes' Day in Mozambique. Holidays Around the World. Archived from the original on January 23, 2020. Retrieved on August 23, 2020.
  3. Independence Day in Mozambique in 2021 (en). Office Holidays. Retrieved on January 14, 2021.
  4. Victory Day in Mozambique in 2020 (en). Office Holidays. Retrieved on August 23, 2020.
  5. Armed Forces Day 2020, 2021 and 2022 in Mozambique. PublicHolidays.africa. Retrieved on August 23, 2020.
  6. Peace and National Reconciliation Day 2020, 2021 and 2022 in Mozambique. PublicHolidays.africa. Retrieved on August 23, 2020.
  7. "Public Holidays". Retrieved 23 April 2013.