Fadwa Sidi Madane
Ọdịdị
Fadwa Sidi Madane
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Morocco |
| Obodo maka egwuregwu | Morocco |
| Aha enyere | Fadwa |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Novemba 1994 |
| Asụsụ obodo | Berber |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Berber |
| Ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| Ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| So na | egwuregwu n'egwuregwu Olimpik Summer 2016 |
Fadwa Sidi Madane (amụrụ na 20 Nọvemba na afọ 1994) bụ onye Morocco na-agba ọsọ n'etiti.[1] O sonyere na ihe omume steeplechase nke mita 3000 na afo 2015 World Championships in Athletics na Beijing, China.
N'afọ 2017, o sonyere na asọmpi steeplechase nke ụmụ nwanyị 3000 mita na afọ 2017 World Championships in Athletics nke emere na London, United Kingdom.[2] Ọ gara n'ihu ịsọ mpi na nke ikpeazụ.[2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Fadwa Sidi Madane. IAAF (24 August 2015). Retrieved on 23 August 2015.
- 1 2 Women's 3000 metres steeplechase – Heats. 2017 World Championships in Athletics. Archived from the original on 25 September 2020. Retrieved on 11 November 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Fadwa Sidi Madane at World Athletics