Fadwa Taha

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fadwa Taha
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSudan Dezie
Aha enyereFadwa Dezie
aha ezinụlọ yaTaha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Ọktoba 1955 Dezie
Ebe ọmụmụArbaji Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jivice dean Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Khartoum, University of Bergen Dezie

Fadwa Abd al-Rahman Ali Taha (Àtụ:Lang-ar; (amụrụ 23 Ọktoba 1955 na Arbaji, Gezira (state)|Steeti Gezira, Sudan) bu ọkammụta na ngalaba akụkọ ihe mere eme, Mahadum Khartoum. [1]

Akụkọ ndụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Fadwa Abd al-Rahman Ali Taha amụrụ na Arbaji, Steeti Gezira, na 23 Ọktoba 1955, ma tolite n'ebe ahụ. Ọ bụ onye ọkọ akụkọ ihe mere eme gụrụ akwụkwọ nke nwetara nzere B.A n'afọ 1979, nzere M.A n'afọ 1982, nzere PhD n'afọ 1987, ha niile sitere na Mahadum Khartoum. O mechara nweta nzere M.A na ntụgharị asụsụ, n'afọ 2002, na mgbakwunye na nzere bachelọ sitere na w:Mahadum Bergen na Norway n'afọ 2004.[2]

Ọrụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Fadwa sonyeere Mahadum Khartoum dị ka onye nkuzi enyemaka n'afọ 1979, ghọrọ onye nkuzi n'afọ 1997, osote ọkammụta n'afọ 1992, ọkammụta osote n'afọ 2000 na ọkammụta zuru oke n'afọ 2012. N'afọ 2010, ọ ghọrọ onye nchịkọta akụkọ nke Journal of the Faculty of Arts na Mahadum Khartoum, ma bụrụ onye isi nke ngalaba akụkọ ihe mere eme. N'afọ 2007, ọ ghọrọ osote onye isi nke ngalaba nke ndị gụsịrị akwụkwọ nzere B.Sc. [3] O mechara kwaga na mba Saudi Arabia site n'afọ 2010 ka ọ bụrụ onye na-ahụ maka ịdịmma, nyocha na ọmụmụ sayensị na kọleji agụmakwụkwọ na Hafr Al-Batin. [4] Ahọpụtara ya dịka onye isi nke Mahadum Khartoum n'Ọktoba 2019.[5][6] Fadwa sonyere na Nnwogha Sudan nke afọ 2019, nke wedatara ọchịchị Omar al-Bashir. Ọ rụkwara ọrụ na mkparịta ụka dị n'etiti Forces of Freedom and Change na Kansụl Ndị Ọ̀lụ agha, bụ nke nọchiri ọchịchị al-Bashir obere oge ka 2019 Sudanese coup d'état|ịchụpụ n'oche ọchịchị n'ike gasịrị. Otu mba Transitional Sovereignty Council na-edu mba ahụ n'oge mgbanwe ruo mgbe a haziri ntuli aka ọhụrụ wee guzobe ọchịchị a họpụtara ahọpụta.[7] Mgbe ndị otu abụọ ahụ nwetachara azịza nkịtị na 5 Julaị 2019 [8][9] She was invited to join the council but she declined.[10]

Ọ gbara arụkwaghịm n'ọrụ ya na Nọvemba 2021 na mkpesa maka nkwekọrịta iweghachite [Abdalla Hamdok] dị ka onye isi ala mgbe Ịwepụ n'oche ọchịchị n'ike nke mba Sudan. [11]

Ndụ onwe onye Ya[dezie | dezie ebe o si]

Fadwa lụrụ Al-Miqdad Ahmed Ali ha amụta ụmụ abụọ; Hatem, onye gụrụ akwụkwọ na School of Administrative Sciences, Mahadum Khartoum, na Ezzat, onye gụsịrị akwụkwọ na Ngalaba Eletriki na otu mahadum ahụ. [12]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. البروفيسور فدوى عبد الرحمن علي طه (2018-04-02). Archived from the original on 2019-05-19. Retrieved on 2023-12-05.
  2. فدوى عبد الرحمن علي طه: أول سيدة تحمل لقب الأستاذية في الدراسات الإنسانية من جامعة الخرطوم.
  3. تكريم البروف فدوى عبدالرحمن علي طه شخصية السودان الثقافية ولقاء معها. Archived from the original on 2019-12-10. Retrieved on 2023-12-05.
  4. البروفسير فدوى عبد الرحمن علي طه : ثورة التعليم العالي كارثة.
  5. Sudan (University of Khartoum) Onye isi oche nke Mahadum Khartoum ewee nabata onye isi bọọdụ nke Arab International Center for Entrepreneurship – SDGS UNIVERSITIES (en-US).
  6. Mahadum Khartoum na UNITAMS ebinyekọrịta aka imekọ ihe na ịrụkọ ọrụ (2019-10-13).
  7. مصادر ترجح هذه الأسماء لعضوية المجلس السيادي في السودان. Archived from the original on 2019-07-06. Retrieved on 2023-12-05.
  8. بالأسماء والمناصب.. الجزيرة نت تكشف تفاصيل الترشيحات لمجلسي السيادة والوزراء في السودان.
  9. SudanTimes - (سودان تايمز) تكشف أسماء أبرز المرشحين لرئاسة الوزراء. Archived from the original on 2019-07-07. Retrieved on 2023-12-05.
  10. SudanTribune (2019-08-17). FFC delay announcement of nominees for Sudan's Sovereign Council (en-US).
  11. Director of the University of Khartoum resigns in protest of the Burhan-Hamdok agreement (en-GB) (2021-11-22).
  12. د / فدوى عبدالرحمن علي طه. Archived from the original on 10 December 2019. Retrieved on 5 December 2023.