Fagbule Olanike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fagbule Olanike
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie

Fagbule Olanike (nke a makwaara dị ka Nike Fagbule ) bụ nwanyị Naijiria na- azụ ahịa na onye na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze, na onye chọpụtara ma guzobe Zebra Stripes Networks. [1] [2]

Ndụ mmalite na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Olanike na Lagos, Nigeria, mana o tolitere na Satellite Town, Lagos. Ọ malitere ọrụ ya dị ka ọkachamara nnyocha maka Deez Magazine . Otu enyi ya mere ka ya na Ayeni Adekunle mata, na onye chọpụtara ma guzobe Black House Media, ma họpụtara ya dị ka onye na-ahụ maka mmekọrịta ọha na eze n'afọ pụkụ abụọ na asaa; o mechakwara bụrụ onyeisi oche. [3] N'afọ pụkụ abụọ na iri na abụọ, ọ hapụrụ Black House Media wee malite ụlọ ọrụ nke ya, Zebra Stripes Networks, n'afọ pụkụ abụọ na iri na atọ.N'afo pụkụ abụọ na iri na ise, ụlọ ọrụ ahụ na ụlọ ọrụ Dubai dabeere na Alive Now. [4] [1] [5]

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Fagbule maka onyinye nturu ugo Creative Professional of the Year na The Future Awards Africa n'afọ pụkụ abụọ na ịrị na otu. [6]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 "Running a PR firm with the right team is a piece of cake, says PR’s guru, Nike Fagbule". Retrieved on 2018-08-15. (in en-US)
  2. Socially Africa holds the fourth Edition of 'Art for a Cause' to Celebrate & Value Kids through Art - BellaNaija (en-US). www.bellanaija.com. Retrieved on 2018-08-15.
  3. "Get Familiar: Nike Fagbule", Tush Magazine. Retrieved on 2014-10-28. (in en-US)
  4. "Nike Fagbule: The making of a household name - Vanguard News", Vanguard News, 2018-04-16. Retrieved on 2018-08-15. (in en-US)
  5. Ugonna. "EXCLUSIVE: Find Out How This PR Guru Became Successful", Naij, 2018-02-04.
  6. "TFAA 2011 NOMINEES - The Future Awards Africa", The Future Awards Africa, 2012-02-18. Retrieved on 2018-08-15. (in en-GB)