Faith Keza
Ọdịdị
Faith Keza bụ CEO nke Irembo Ltd, Board Member na Rwanda Development Board (RDB) na Board Member na Central Bank of Rwanda . [1] [2] [3] Ọ rụrụ ọrụ mbụ na Silicon Valley, California dị ka onye Injinia Software na Google, Delpix na Oracle . [4] [5]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Na 2007, na 15 afọ, Keza sonyeere Gordonstoun Boarding School na Moray, Scotland . [6] Ọ nwetara nzere bachelọ sayensị na injinịa eletriki na sayensị kọmputa. [4]
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]na Silicon Valley, California dị ka
- ↑ Faith Keza is leading Irembo to fully digitise Rwanda (en-US). TechCabal (2021-07-01). Retrieved on 2021-11-16.
- ↑ Faith Keza takes charge at RwandaOnline (en). The New Times | Rwanda (2018-07-23). Retrieved on 2021-11-16.
- ↑ Serivisi za mbere 22 zitangwa na Irembo zimuriwe ku rubuga ruvuguruye ruzorohereza abaturage (en-US). www.minict.gov.rw. Retrieved on 2021-11-16.
- ↑ 4.0 4.1 Faith Keza (de). www.tea-after-twelve.com. Retrieved on 2021-11-16."Faith Keza". www.tea-after-twelve.com (in German). Retrieved 2021-11-16. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ BNR-National Bank of Rwanda: Details. www.bnr.rw. Retrieved on 2021-11-16.
- ↑ "Rwandans join Gordonstoun ranks", 2007-11-19. Retrieved on 2021-11-16. (in en-GB)