Fantahun Seifu
Ọdịdị
Fantahun Seifu
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Febụwarị 1948 |
| Ebe ọmụmụ | Minjarna Shenkora |
| Ọrụ ọ na-arụ | boxer |
| Ụdị egwuregwu | boxing |
| So na | 1968 Summer Olympics |
Fantahun Seifu ([1]amuru 20 Febrụwarị 1948) bu onye ọkpọ Etiopia . Ọ gbara n'ahọmpi nku ụmụ nwoke na 1968 Summer Olympics . [1] N'siri Olimpik Summer 1968 ọ meri Teogenes Pelegrino nke Philippines.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Fantahun Seifu at Olympedia