Farida Bourquia

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Farida Bourquia
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
Aha enyereFarida Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Jenụwarị 1948 Dezie
Ebe ọmụmụCasablanca Dezie
Asụsụ obodoBerber languages Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Berber languages Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie

Farida Bourquia (amụrụ n'afọ 1948) bụ onye nduzi ihe nkiri Moroccan, "otu n'ime ụmụ nwanyị Morocco mbụ mere ihe nkiri na-arụ ọrụ ma na ihuenyo ma na telivishọn".[1]

Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ gụsịrị gbasara ihe nkiri na Moscow site na 1968 ruo 1973, Bourquia kụziri ihe nkiri na Conservatory nke Casablanca. Maka ọtụtụ ọrụ ya, ọ rụrụ ọrụ maka ụlọ ọrụ mgbasa ozi ọha na eze, Radiodiffusion-Télévision Marocaine, na-eme ihe ngosi na mmemme ụmụaka.

Maka International Women's Year na 1975, Bourquia mere ọtụtụ ihe ngosi banyere ụmụ nwanyị Morocco - ihe ngosi Morocco mbụ nke nwanyị mepụtara ma duzie. Ihe nkiri ya nke afọ 1982 bụ The Embers kọrọ akụkọ banyere ụmụaka atọ na-enweghị nne na nna n'obodo.[2] Two Women on the Road (2007) bụ "ụdị Moroccan nke ihe nkiri ụmụ nwanyị America, Thelma na Louise".[1]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Ihe nkiri ndị e mere maka telivishọn[dezie | dezie ebe o si]

  • Nkwupụta Ikpeazụ [The Last Promise]
  • Mgbaaka [Mgbaaka]
  • Agaghị m alọghachi [agaghị m alọta]
  • Ihu na enyo [The face and the mirror]
  • Igbe anwansi [Igbe anwanci]
  • Ụlọ a chọrọ [The popular house]

Ihe nkiri ndị a ma ama[dezie | dezie ebe o si]

  • 1982: Ọkụ a na-akpọ braise
  • 2007: Ụmụ nwanyị abụọ n'okporo ụzọ
  • 2014: Zaynab, rose nke Aghmat

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Valérie K. Orlando (2011). Screening Morocco: Contemporary Film in a Changing Society. Ohio University Press, 144–. ISBN 978-0-89680-478-4. 
  2. Armes (2003). "Cinema in the Maghreb", in Oliver Leaman: Companion Encyclopedia of Middle Eastern and North African Film. Routledge. ISBN 978-1-134-66252-4. 

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]