Farida Kabir

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Farida Kabir
Farida Kabir

Farida Mohammad Kabir (amụrụ na afo 25 Julaị 1992) bụ onye Naijiria na-ahụ maka ọrịa na-efe efe, onye mmepe ngwanrọ, na onye ọchụnta ego teknụzụ.[1] Ọ bụ onyeisi otu maka Google umu nwanyi TechMakers na onye nhazi maka Google Developer Group, Abuja. Ọ bụkwa onye guzobere na onyeisi nke OTRAC, ụlọ ọrụ teknụzụ ahụike nke na-emepe usoro ngwanrọ ụlọ ọrụ maka ngalaba ahụike na Naịjirịa.[2]

  1. Farida Kabir (en). F6S. Retrieved on 2021-02-23.
  2. Business News Nigeria | Daily Updates | Businessday.ng (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2020-05-30.