Fatima Bashir
Ọdịdị
Fatima Bashir
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Fatima ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Jenụwarị 1995 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | judoka ![]() |
ụdị egwuregwu | judo ![]() |
Fatima Bashir (amụrụ na 8 Jenụwari, afọ 1995) bụ Naijiria judoka onye zọrọ mpi nke ụmụ nwanyị na udi. O ritere ọla nchara n’egwuregwu mba Afrịka nke 2015 n’arọ iri anọ na asatọ. [1] [2]
Ọrụ egwuregwu
[dezie | dezie ebe o si]Fatima Bashir nwetara ọla nchara n’ihe omume ụmụ nwanyị arọ iri anọ na asatọ na Egwuregwu Afrịka 2015 niile emere na Brazzaville, Republic of the Congo . [3]