Jump to content

Fatima El Jazouli

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fatima El Jazouli
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Fatima El Jazouli
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie

Fatima El Jazouli bụ onye Morocco bụbu onye na agba bọọlụ. Ọ bụ onye otu ụmụ nwanyị nke mba Morocco.

Ọrụ mba ụwa[dezie | dezie ebe o si]

El Jazouli gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2000 Asọmpi ụmụnwaanyị Afrịka na 2002 Itozu asọmpi ụmụ nwanyị Afrịka.[1][2]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Africa - Women's Championship 2000. RSSSF. Retrieved on 6 February 2022.
  2. CAN 2003 : Les Lionnes out (fr).

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Fatima El Jazouli on Facebook