Fatima Waziri-Azi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Fatima Waziri-Azi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic, onye ọka iwu Dezie

Fatima Waziri-Azi bụ onye ọka iwu Naijiria na onye bụbu onye isi ngalaba na-ahụ maka iwu ọha na Public Law at the Nigerian Institute of Advanced Legal Studies. [1] Ọ bụ onye enyemaka pụrụiche nye onyeisiala mba Naijiria bụ Muhammadu Buhari n'ihe gbasara iwu site n'ọnwa Ọgọst nke Afọ 2019 tupu a họpụta ya dịka onyeisi NAPTIP. [2] Nwanyị na-akwado ikike ziri ezi megide onye na-akwado ime ihe ike n'ụlọ na nke mmekọahụ na ọkachamara n'ịchịkwa iwu. [3] [4]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Fatima Waziri-Azi gara Mahadum Ahmadu Bello, Zaria, nweta akara ugo mmụta bachelor na iwu na 2001. [5] Ọ bụkwa onye otu, Chartered Institute of Arbitrators, UK (ACirb); Onye otu, Nigerian Bar Association (NBA); Onye otu, New York County Lawyers Association (NYCLA); Onye otu, Association of Women in Development (AWID); Onye otu, Women in International Security (WIIS). [6]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Site n'ọnwa Jenụwarị nke afọ 2005 ruo ọnwa Ọgọst nke afọ 2006, Fatima Waziri-Azi rụrụ ọrụ dị ka onye ọka iwu/onye isi mmemme na ikike ụmụnwanyị, okwu ntuli aka, na ngalaba ndozigharị nke ikpe ziri ezi. Site n'ọnwa Febrụwarị nke afọ 2016 ruo Nọvemba 2018, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nyocha na mmemme na Kọmitii Ndụmọdụ Onye isi ala megide nrụrụ aka nke a kpọrọ Presidential Advisory Committee Against Corruption (PACAC) n'asụsụ bekee. Site n'ọnwa Nọvemba 2018, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-enye ndụmọdụ gbasara iwu n'ụlọ ọrụ osote onye isi oche nke Federal Republic of Nigeria. Na Septemba 2021, Fatima Waziri-Azi ka a họpụtara dịka onye isi oche nke National Agency for the Prohibition of Trafficking in Persons (NAPTIP).

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Meet Fatima Waziri-Azi: New Director General Of NAPTIP | The Abusites (en-US) (2021-09-10). Retrieved on 2022-03-29.
  2. Admin (8 September 2021). Buhari appoints Fatima Waziri-Azi as DG NAPTIP.
  3. "Meet Fatima Waziri di new oga in-charge of NAPTIP", BBC News Pidgin. Retrieved on 2022-03-29.
  4. NAPTIP begins prosecution of Spain-based human trafficker, Mama Bobby (en-US). Punch Newspapers (2021-12-24). Retrieved on 2022-03-29.
  5. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specifiedAdmin. .
  6. "Meet Fatima Waziri di new oga in-charge of NAPTIP", BBC News Pidgin. Retrieved on 2022-03-29.