Fatma Zahra Djouad
Ọdịdị
Fatma Zahra Djouad
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Julaị 1988 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ụdị egwuregwu | volleyball |
Fatma Zahra Djouad (amụrụ 12, Julaị 1988) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria.
O sonyere na 2013 FIVB Volleyball Ukwu ụwaPrix. N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka MBBEJAIA n'afọ 2013.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Team Roster – Algeria. FIVB.org. Retrieved on 11 February 2016.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Profaịlụ na FIVB.org