Fatoumata Bagayoko
Ọdịdị
Fatoumata Bagayoko
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Mali |
| Obodo maka egwuregwu | Mali |
| Aha enyere | Fatoumata |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Mee 1988 |
| Ebe ọmụmụ | Bamako |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | shooting guard |
| Ụdị egwuregwu | Basketball |
Fatoumata Bagayoko (amụrụ na onwa Mee 23, na afọ 1988) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball. Bagayoko sonyeere Mali na afọ 2008 Summer Olympics, ebe o nwetara 21 na egwuregwu 5, gụnyere akara 8 na mmeri ikpeazụ na Spain. A mụrụ ya na Bamako ma na-egwuri egwu maka otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke Djoliba AC.