Fatoumata Sanou
Ọdịdị
Fatoumata Sanou
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Mali |
aha enyere | Fatoumata |
aha ezinụlọ ya | Sanou |
ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Jụn 2004 |
Ebe ọmụmụ | Bamako |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ihe nche |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Fatoumata Sanou (amụrụ ya na onwa Juun abali iri ato, n’afo 2004) bụ onye na-Ayu bọọlụ basketball nke na-egwuregwu maka otu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Mali na USFAS Bamako (Mali-league 1 women's team).[1][2][3][4]
Ndị otu Mba Mali
[dezie | dezie ebe o si]Fatoumata nọchitere anya otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Mali n’afo 2021 n'oge Mali U19 megide Japan U19 na iko ụwa ụmụ nwanyị U19 . [3]Ọ bụ otu n'ime ndị otu ndị ntorobịa nke mba ahụ na-atu 2022 FIBA U18 African Women's Championship n’ afo 2023 FIBA U19 women's basketball world cup. A kpọrọ ya ka ọ bụrụ onye otu ndị isi mba n’afo 2023 n'oge FIBA AfroBasket nke afo 2023 . [5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Eurobasket. Fatoumata Sanou, Basketball Player, News, Stats - Eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-03-29.
- ↑ Fatoumata Sanou stats | Sofascore. www.sofascore.com. Retrieved on 2024-03-29.
- ↑ 3.0 3.1 Proballers. Fatoumata Sanou, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2024-03-29. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ Fatoumata SANOU at the FIBA Women's AfroBasket 2023 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-29.
- ↑ Fatoumata Sanou - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-29.